Jọn 11:4 IGBOB

4 Ma mb͕e Jisus nuru ya, Ọ si, Nriaria nka abughi nke ọnwu, kama ọ bu n'ihi otuto Chineke, ka ewe nye Ọkpara Chineke otuto site na ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 11

Echiche Jọn 11:4 na onodu