Jọn 11:44 IGBOB

44 Onye nwururi anwu putara, ewerewori ákwà-ozu ke ya ukwu na aka; were kwa ichafọ kechie ya iru. Jisus si ha, Tọpunu ya, ghara kwa ya ka ọ la.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 11

Echiche Jọn 11:44 na onodu