Jọn 11:47 IGBOB

47 Ya mere ndi-isi-nchu-àjà na ndi-Farisi kpọrọ nnọkọ-ikpé ka ha zukọ, si, Gini ka ayi nēme? n'ihi na Nwoke a nēme ọtutu ihe-iriba-ama.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 11

Echiche Jọn 11:47 na onodu