Jọn 12:16 IGBOB

16 Ihe ndia ndi nēso uzọ-Ya amaghi na mbu: kama mb͕e enyereri Jisus otuto, mb͕e ahu ka ha chetara na edereri ihe ndia bayere Ya n'akwukwọ nsọ, na ha me-kwa-ra Ya-ri ihe ndia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 12

Echiche Jọn 12:16 na onodu