2 Ya mere ha siri Ya nri-anyasi n'ebe ahu: Mata nēje kwa ozi; ma Lazarọs bu otù onye n'etiti ndi Ya na ha nọduru na nri.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 12
Echiche Jọn 12:2 na onodu