Jọn 12:25 IGBOB

25 Onye nāhu ndu-ya n'anya nētufu ya; onye nākpọ kwa ndu-ya asì n'uwa nka gēdebe ya rue ndu ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 12

Echiche Jọn 12:25 na onodu