Jọn 12:41 IGBOB

41 Ihe ndia ka Aisaia kwuru, n'ihi na ọ huru ebube-Ya; o kwu-kwa-ra okwu bayere Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 12

Echiche Jọn 12:41 na onodu