47 Ọ buru kwa na onye ọ bula anu okwum, ghara idebe ha, Mu onwem agaghi-ekpe ya ikpé: n'ihi na abiaghm ka M'kpe uwa ikpé, kama ka M'zọputa uwa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 12
Echiche Jọn 12:47 na onodu