34 Iwu ọhu M'nēnye unu, ka unu hurita ibe-unu n'anya; dika M'huru unu n'anya, ka unu onwe-unu hurita kwa ibe-unu n'anya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 13
Echiche Jọn 13:34 na onodu