Jọn 13:5 IGBOB

5 Mb͕e ahu O tinye miri n'ihe anēji sa aru, we malite isa ukwu ndi nēso uzọ-Ya, na iji ákwà anēji hicha aru nke O kereri n'úkwù hicha ukwu-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 13

Echiche Jọn 13:5 na onodu