Jọn 14:17 IGBOB

17 bú Mọ nke ezi-okwu: Onye uwa nāpughi inara; n'ihi na ọ dighi-ahu ya, ọ dighi-ama kwa Ya: unu onwe-unu mara Ya; n'ihi na Ya na unu nānọgide, Ọ gānọ kwa nime unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 14

Echiche Jọn 14:17 na onodu