Jọn 14:23 IGBOB

23 Jisus zara, si ya, Ọ buru na madu ahum n'anya, ọ gēdebe okwum: Nnam gāhu kwa ya n'anya, Ayi gābiakute kwa ya, nēme kwa ebe-obibi-Ayi n'ebe ọ nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 14

Echiche Jọn 14:23 na onodu