Jọn 14:26 IGBOB

26 Ma Onye-nkasi-obi ahu, bú Mọ Nsọ, Onye Nnam gēzite n'aham, Onye ahu gēzí unu ihe nile, me kwa ka unu cheta okwu nile Mu onwem gwara unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 14

Echiche Jọn 14:26 na onodu