Jọn 14:28 IGBOB

28 Unu nuru na Mu onwem siri unu, Anamala, biakute kwa unu. Ọ buru na unu hurum n'anya, unu gāṅuwori ọṅu, n'ihi na anamagakuru Nnam: n'ihi na Nnam ka Mu onwem uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 14

Echiche Jọn 14:28 na onodu