31 ma ka uwa we mara na anamahu Nnam n'anya, ka ọ mara kwa na dika Nnam nyerem iwu, otú ahu ka M'nēme. Bilienu, ka ayi si n'ebe a pua.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 14
Echiche Jọn 14:31 na onodu