Jọn 16:20 IGBOB

20 N'ezie, n'ezie, asim unu, na unu onwe-unu gēti nkpu ákwá, kwa kwa ákwá, ma uwa gāṅuri ọṅu: ọ gēwuta unu onwe-unu, ma nwuta-unu gāghọ ọṅù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 16

Echiche Jọn 16:20 na onodu