Jọn 17:11 IGBOB

11 Anọkwaghm n'uwa ọzọ, ma ndia nọ n'uwa, Mu onwem nābiakute kwa Gi. Nna di nsọ, nēdebe ha n'aha-Gi nke I nyeworom, ka ha we buru otù, dika Ayi onwe-ayi bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 17

Echiche Jọn 17:11 na onodu