21 ka ha nile we buru otù; dika Gi onwe-gi di nimem, dika Mu onwem di kwa nime Gi, Nna, ka ha onwe-ha we di kwa nime Ayi: ka uwa we kwere na Gi onwe-gi ziterem.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 17
Echiche Jọn 17:21 na onodu