Jọn 17:24 IGBOB

24 Nna, ihe I nyeworom, anamachọ ka, ebe Mu onwem nọ, ka Mu na ndi ahu nọ kwa; ka ha we hu otutom, nke I nyeworom: n'ihi na I hurum n'anya mb͕e akātọghi ntọ-ala uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 17

Echiche Jọn 17:24 na onodu