Jọn 17:3 IGBOB

3 Ma nka bu ndu ebighi-ebi ahu, ka ha mara Gi, Nke nání Gi bu ezi Chineke, mara kwa Onye I zitere, bú Jisus Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 17

Echiche Jọn 17:3 na onodu