6 Emerem ka aha-Gi puta ìhè nye ndi I nyerem site 'uwa: Gi onwe-gi nwere ha, I were kwa ha nyem; ha edebewo kwa okwu-Gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 17
Echiche Jọn 17:6 na onodu