9 Mu onwem nēkpe ekpere bayere ha: ọ bughi uwa ka M'nēkpe ekpere bayere ya, kama anamekpe ekpere bayere ndi I nyeworom; n'ihi na ha bu nke Gi:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 17
Echiche Jọn 17:9 na onodu