17 Ya mere nwa-ab͕ọghọ ahu nke nēche ọnu-uzọ si Pita, Ọ̀ gābu na gi onwe-gi bu kwa otù onye n'etiti ndi nēso uzọ Nwoke a? Pita si, Abughi m.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 18
Echiche Jọn 18:17 na onodu