25 Ma Saimon Pita nēguzo nānya kwa ọku. Ya mere ha siri ya, Ọ̀ gābu na gi onwe-gi bu kwa otù onye nime ndi nēso uzọ-Ya? Onye ahu gọrọ, si, Abughi m.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 18
Echiche Jọn 18:25 na onodu