Jọn 18:40 IGBOB

40 Ya mere ha tiri nkpu ọzọ, si, Ọ bughi Onye a, kama ọ bu Barabas. Ma Barabas bu onye nāpunara madu ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 18

Echiche Jọn 18:40 na onodu