21 Ya mere ndi-isi-nchu-àjà nke ndi-Ju si Pailat, Edela, Eze ndi-Ju; kama, na Onye ahu siri, Abum Eze ndi-Ju.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 19
Echiche Jọn 19:21 na onodu