25 Ma nne-Ya, na nwa-nne nne-Ya nke nwayi, Meri nwunye Klopas, na Meri Magdalini, nēguzo obe Jisus nso.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 19
Echiche Jọn 19:25 na onodu