13 Ndi ahu we si ya, Nwanyi, gini mere i nākwa ákwá? Ọ si ha, N'ihi na ha bupuru Onye-nwem, amatakwaghm ebe ha tọb͕ọrọ Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 20
Echiche Jọn 20:13 na onodu