Jọn 20:2 IGBOB

2 Ya mere ọ b͕a ọsọ, biakute Saimon Pita, biakute kwa onye ọzọ ahu nēso uzọ Jisus, onye Jisus huru n'anya, si ha, Ha ebupuwo Onye-nwe-ayi n'ílì, ayi amataghi kwa ebe ha tọb͕orọ Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 20

Echiche Jọn 20:2 na onodu