Jọn 20:27 IGBOB

27 Mb͕e ahu Ọ si Tomas, Setipu nkpisi-aka-gi n'ebe a, le akam abua; setipu kwa aka-gi, tiye nime akukum: aghọ-kwa-la onye nēkweghi, kama ghọ onye nēkwere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 20

Echiche Jọn 20:27 na onodu