Jọn 20:30 IGBOB

30 Ya mere ọtutu ihe-iriba-ama ọzọ ka Jisus mere n'iru ndi nēso uzọ-Ya, nke anēdeghi n'akwukwọ a:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 20

Echiche Jọn 20:30 na onodu