14 Nka mere ya ub͕ò atọ emere ka Jisus puta ìhè nye ndi nēso uzọ-Ya, mb͕e emesiri ka O si na ndi nwuru anwu bilie.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 21
Echiche Jọn 21:14 na onodu