16 Ọ si ya ọzọ nke ub͕ò abua, Saimon, nwa Jọn, ì hurum n'anya? Ọ si Ya, E, Onye-nwe-ayi; Gi onwe-gi matara na I bu eyìm. Ọ si ya, Nāzù aturum.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 21
Echiche Jọn 21:16 na onodu