11 N'ezie, n'ezie, asim i, Ayi nēkwu ihe ayi matara, ayi nāb͕a kwa àmà ihe ayi huru; ma unu anaraghi àmà-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 3
Echiche Jọn 3:11 na onodu