8 Ifufe nēfe ebe ọ nāchọ, i nānu kwa olu-ya, ma i mataghi ebe o si bia, na ebe ọ nāga: otú a ka onye ọ bula amuworo site na Mọ Nsọ di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 3
Echiche Jọn 3:8 na onodu