Jọn 4:22 IGBOB

22 Unu onwe-unu nākpọ isi ala nye ihe unu nāmatagh: ayi onwe-ayi nākpọ isi ala nye ihe ayi matara: n'ihi na nzọputa si n'etiti ndi-Ju puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 4

Echiche Jọn 4:22 na onodu