Jọn 4:46 IGBOB

46 Ya mere Ọ biaruru Kena nke Galili ozọ, ebe O mere miri ka ọ ghọ manya-vine, Ma otù nwoke nke nējere eze ozi di, nke aru nādighi nwa-ya nwoke ike na Kapanaum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 4

Echiche Jọn 4:46 na onodu