24 N'ezie, n'ezie, asim unu, Onye nānu okwum, nke nēkwere kwa Onye ziterem, o nwere ndu ebighi-ebi, ọ biaghi kwa n'ikpé, kama o sitewo n'ọnwu ba na ndu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 5
Echiche Jọn 5:24 na onodu