Jọn 5:43 IGBOB

43 Mu onwem abiawo n'aha Nnam, ma unu anaraghm: ọ buru na onye ọzọ gābia n'aha nke aka ya, onye ahu ka unu gānara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 5

Echiche Jọn 5:43 na onodu