Jọn 5:6 IGBOB

6 Mb͕e Jisus huru onye a ka o nēdina, ebe Ọ ma-kwa-ra na ọ nọri ogologo oge n'ọnọdu ahu, Ọ si ya, Ì nāchọ ka eme ka aru di gi nma?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 5

Echiche Jọn 5:6 na onodu