Jọn 6:27 IGBOB

27 Unu alula ọlu inata ihe-oriri nke nāla n'iyì, kama inata ihe-oriri nke nānọgide rue ndu ebighi-ebi, nke Nwa nke madu gēnye unu: n'ihi na Onye ahu ka Nna, bú Chineke, kara akàrà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 6

Echiche Jọn 6:27 na onodu