Jọn 6:35 IGBOB

35 Jisus siri ha, Mu onwem bu nri nēnye ndu: onye nābiakutem, agu agaghi-agu ya ma-ọli, onye nēkwere kwa na Mu akpiri agaghi-akpọ ya nku ma-ọli mb͕e ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 6

Echiche Jọn 6:35 na onodu