Jọn 6:45 IGBOB

45 Edewo ya n'akwukwọ ndi-amuma, si, Ha nile gābu kwa ndi Chineke zíworo ihe. Onye ọ bula nke nuworo site n'ọnu Nnam, nke mutawo-kwa-ra ihe, ọ nābiakutem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 6

Echiche Jọn 6:45 na onodu