Jọn 7:31 IGBOB

31 Ma n'etiti ìgwè madu ahu ọtutu kwere na Ya; ha nāsi kwa, Mb͕e ọ bula Kraist-ayi gābia, Ọ̀ gēme ihe-iriba-ama kari nke Onye a mere?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 7

Echiche Jọn 7:31 na onodu