39 Ma nka ka O kwuru bayere Mọ Nsọ, Nke ndi kwere na Ya gaje inara: n'ihi na akēnyeghi Mọ Nsọ; n'ihi na akēnyeghi Jisus otuto.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 7
Echiche Jọn 7:39 na onodu