Jọn 7:52 IGBOB

52 Ha zara, si ya, Gì onwe-gi si kwa na Galili puta? Nyocha n'akwukwọ nsọ, le kwa na ọ dighi onye-amuma si na Galili bilie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 7

Echiche Jọn 7:52 na onodu