Jọn 8:24 IGBOB

24 Ya mere M'siri unu, na unu gānwu na nmehie nile unu: n'ihi na ọ buru na unu ekweghi na Mu onwem bu Ya, unu gānwu na nmehie nile unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 8

Echiche Jọn 8:24 na onodu