Jọn 8:26 IGBOB

26 Enwerem ọtutu ihe M'gēkwu nke M'gēkpe kwa bayere unu: ma Onye ziterem bu ezie; ihe Mu onwem nu-kwa-ra n'ọnu Ya, ihe ndia ka M'nāgwa uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 8

Echiche Jọn 8:26 na onodu