37 Amataram na unu bu nkpuru Abraham; ma unu nāchọ uzọ ib͕um, n'ihi na okwum enweghi ọnọdu nime unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 8
Echiche Jọn 8:37 na onodu