41 Unu onwe-unu nālu ọlu nna-unu. Ha siri Ya, Amughi ayi onwe-ayi site n'ikwa-iko otù Nna ka ayi nwere, bú Chineke.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 8
Echiche Jọn 8:41 na onodu